Igbo: Ose oji. Ose Ọjị adịghị eje ije Ijele makana arụ ya na-asọ mkpali. E ji ose Ọjị agbapụ ụchụ. E jikwazi ose Ọjị Akpọku ụmụ mmụọ. A na-ejikarị mmanya ọkụ na ose Ọjị Akpọku chi mmadu. Enwere ihe ndị ọzọ di omimi gbasara ose Ọjị, ka m kwụsịgodi ebe a tata
to share – to copy, distribute and transmit the work
to remix – to adapt the work
Under the following conditions:
attribution – You must give appropriate credit, provide a link to the license, and indicate if changes were made. You may do so in any reasonable manner, but not in any way that suggests the licensor endorses you or your use.
share alike – If you remix, transform, or build upon the material, you must distribute your contributions under the same or compatible license as the original.